Abụ Ọma 80:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Gịnị mere i ji kwatuo mgbidi e ji nkume wuo gburugburu ya,+Gịnịkwa mere ndị niile na-agafe n’ụzọ ji na-aghọrọ mkpụrụ ya?+ Aịzaya 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ugbu a, biko, ka m gwa unu ihe m ga-eme ubi vaịn m: A ga-ewepụ ogige ya,+ a ghaghịkwa ịgba ya ọkụ.+ A ga-akwatu mgbidi ya e ji nkume wuo, ọ ghaghịkwa ịghọ ebe a ga na-azọtọ azọtọ.+
12 Gịnị mere i ji kwatuo mgbidi e ji nkume wuo gburugburu ya,+Gịnịkwa mere ndị niile na-agafe n’ụzọ ji na-aghọrọ mkpụrụ ya?+
5 Ugbu a, biko, ka m gwa unu ihe m ga-eme ubi vaịn m: A ga-ewepụ ogige ya,+ a ghaghịkwa ịgba ya ọkụ.+ A ga-akwatu mgbidi ya e ji nkume wuo, ọ ghaghịkwa ịghọ ebe a ga na-azọtọ azọtọ.+