Joel 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ka a kpalie mba dị iche iche, ka ha bịakwa na ndagwurugwu Jehọshafat;+ n’ihi na m ga-anọdụ ala n’ebe ahụ ikpe mba niile ndị bi gburugburu ikpe.+
12 “Ka a kpalie mba dị iche iche, ka ha bịakwa na ndagwurugwu Jehọshafat;+ n’ihi na m ga-anọdụ ala n’ebe ahụ ikpe mba niile ndị bi gburugburu ikpe.+