Ọpụpụ 30:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mgbe ha na-abanye n’ụlọikwuu nzute, ha ga-eji mmiri ahụ saa aka na ụkwụ ha ka ha ghara ịnwụ, ma ọ bụ mgbe ha gara nso n’ebe ịchụàjà ahụ ije ozi iji sureere Jehova àjà a na-esure n’ọkụ.+ 1 Ndị Kọrịnt 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ̀ bụ na unu amaghị na ndị na-arụ ọrụ dị nsọ na-eri+ ihe ụlọ nsọ, ndị na-ejechikwa ozi anya+ n’ebe ịchụàjà nwere òkè dịịrị ha n’ebe ịchụàjà?
20 Mgbe ha na-abanye n’ụlọikwuu nzute, ha ga-eji mmiri ahụ saa aka na ụkwụ ha ka ha ghara ịnwụ, ma ọ bụ mgbe ha gara nso n’ebe ịchụàjà ahụ ije ozi iji sureere Jehova àjà a na-esure n’ọkụ.+
13 Ọ̀ bụ na unu amaghị na ndị na-arụ ọrụ dị nsọ na-eri+ ihe ụlọ nsọ, ndị na-ejechikwa ozi anya+ n’ebe ịchụàjà nwere òkè dịịrị ha n’ebe ịchụàjà?