Joel 2:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 M ga-etikwa unu aka n’obi maka afọ ndị ahụ igurube, bụ́ igurube na-arị arị, ndị na-enweghị nku, nakwa ọchịcha na egú ripịara ihe, bụ́ ụsụụ ndị agha m dị ike, ndị m zitere n’etiti unu.+
25 M ga-etikwa unu aka n’obi maka afọ ndị ahụ igurube, bụ́ igurube na-arị arị, ndị na-enweghị nku, nakwa ọchịcha na egú ripịara ihe, bụ́ ụsụụ ndị agha m dị ike, ndị m zitere n’etiti unu.+