Abụ Ọma 37:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Onye ajọ omume na-akpa nkata megide onye ezi omume,+Ọ na-atakwa ikikere ezé megide ya.+ Emọs 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘N’ihi nnupụisi atọ nke Izrel nupụrụ+ nakwa n’ihi nnupụisi anọ o nupụrụ, m gaghị eme ka ọ laghachi azụ, n’ihi na ha rere onye ezi omume n’ihi ọlaọcha efu, reekwa ogbenye n’ọnụ ahịa akpụkpọ ụkwụ.+
6 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘N’ihi nnupụisi atọ nke Izrel nupụrụ+ nakwa n’ihi nnupụisi anọ o nupụrụ, m gaghị eme ka ọ laghachi azụ, n’ihi na ha rere onye ezi omume n’ihi ọlaọcha efu, reekwa ogbenye n’ọnụ ahịa akpụkpọ ụkwụ.+