Levitikọs 25:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 “‘Ọ bụrụ na nwanne gị nke bi gị nso adaa ogbenye, o wee resị gị onwe ya,+ ị gaghị eji ya mere ohu.+ Emọs 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘N’ihi nnupụisi atọ nke Izrel nupụrụ+ nakwa n’ihi nnupụisi anọ o nupụrụ, m gaghị eme ka ọ laghachi azụ, n’ihi na ha rere onye ezi omume n’ihi ọlaọcha efu, reekwa ogbenye n’ọnụ ahịa akpụkpọ ụkwụ.+
39 “‘Ọ bụrụ na nwanne gị nke bi gị nso adaa ogbenye, o wee resị gị onwe ya,+ ị gaghị eji ya mere ohu.+
6 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘N’ihi nnupụisi atọ nke Izrel nupụrụ+ nakwa n’ihi nnupụisi anọ o nupụrụ, m gaghị eme ka ọ laghachi azụ, n’ihi na ha rere onye ezi omume n’ihi ọlaọcha efu, reekwa ogbenye n’ọnụ ahịa akpụkpọ ụkwụ.+