Ezikiel 7:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ha ekewokwa ákwà iru uju+ n’úkwù, ịma jijiji ekpuchiwokwa ha;+ ihere dịkwa n’ihu niile,+ isi akwọchaala ha niile.+
18 Ha ekewokwa ákwà iru uju+ n’úkwù, ịma jijiji ekpuchiwokwa ha;+ ihere dịkwa n’ihu niile,+ isi akwọchaala ha niile.+