Diuterọnọmi 23:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Onye Amọn ma ọ bụ onye Moab ọ bụla agaghị abata n’ọgbakọ Jehova.+ Nwa ya ọ bụla, ọbụna ruo n’ọgbọ nke iri, agaghị abata n’ọgbakọ Jehova ruo mgbe a na-akaghị aka, 2 Ihe E Mere 20:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee ruo mgbe e mesịrị na ụmụ Moab+ na ụmụ Amọn,+ na ụfọdụ n’ime ụmụ Amọnim+ ha na ha so, bịara ibuso Jehọshafat agha.+
3 “Onye Amọn ma ọ bụ onye Moab ọ bụla agaghị abata n’ọgbakọ Jehova.+ Nwa ya ọ bụla, ọbụna ruo n’ọgbọ nke iri, agaghị abata n’ọgbakọ Jehova ruo mgbe a na-akaghị aka,
20 O wee ruo mgbe e mesịrị na ụmụ Moab+ na ụmụ Amọn,+ na ụfọdụ n’ime ụmụ Amọnim+ ha na ha so, bịara ibuso Jehọshafat agha.+