2 Ndị Eze 13:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ikpeazụ, Jehoash sooro nna nna ya hà dinaa, Jeroboam+ wee nọkwasị n’ocheeze ya. E wee lie Jehoash na Sameria n’ebe e liri ndị eze Izrel.+
13 N’ikpeazụ, Jehoash sooro nna nna ya hà dinaa, Jeroboam+ wee nọkwasị n’ocheeze ya. E wee lie Jehoash na Sameria n’ebe e liri ndị eze Izrel.+