Emọs 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Unu ndị na-edina n’ihe ndina e ji ọdụ́ rụọ,+ ndị na-agbatịkwa onwe ha n’ihe ndina ha, ndị na-eri ebule ndị e nwere n’ìgwè atụrụ, na-erikwa ụmụ oké ehi si n’ime ụmụ ehi mara abụba;+
4 Unu ndị na-edina n’ihe ndina e ji ọdụ́ rụọ,+ ndị na-agbatịkwa onwe ha n’ihe ndina ha, ndị na-eri ebule ndị e nwere n’ìgwè atụrụ, na-erikwa ụmụ oké ehi si n’ime ụmụ ehi mara abụba;+