Matiu 8:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ma, lee! oké ifufe malitere ife n’oké osimiri ahụ, nke mere na ebili mmiri nọ na-ekpuchi ụgbọ ahụ; otú ọ dị, ọ na-ehi ụra.+
24 Ma, lee! oké ifufe malitere ife n’oké osimiri ahụ, nke mere na ebili mmiri nọ na-ekpuchi ụgbọ ahụ; otú ọ dị, ọ na-ehi ụra.+