Abụ Ọma 36:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ezi omume gị dị ka ugwu Chineke;+Mkpebi ikpe gị bụ oké ogbu mmiri.+Jehova, ị na-azọpụta mmadụ na anụmanụ.+ Abụ Ọma 145:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova dị mma n’ebe ihe niile o kere eke nọ,+Ebere ya na-erutekwa ọrụ ya niile.+
6 Ezi omume gị dị ka ugwu Chineke;+Mkpebi ikpe gị bụ oké ogbu mmiri.+Jehova, ị na-azọpụta mmadụ na anụmanụ.+