2 Samuel 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’agbanyeghị nke ahụ, Devid weghaara ebe e wusiri ike nke Zayọn,+ ya bụ, Obodo Devid.+ Aịzaya 10:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Mgbe ìhè ka dị, ọ ga-akwụsịtụ na Nọb.+ Ọ na-atụ ugwu nke ada bụ́ Zayọn, bụ́ ugwu Jeruselem,+ aka iji yie ya egwu.
32 Mgbe ìhè ka dị, ọ ga-akwụsịtụ na Nọb.+ Ọ na-atụ ugwu nke ada bụ́ Zayọn, bụ́ ugwu Jeruselem,+ aka iji yie ya egwu.