Zekaraya 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee sị: “Ha bụ ndị e tere mmanụ,+ ha dị abụọ, ha guzo n’akụkụ Onyenwe elu ụwa dum.”+ Zekaraya 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mmụọ ozi ahụ wee zaa m, sị: “Ha bụ mmụọ anọ+ nke eluigwe, ndị na-apụ+ mgbe ha guzochara n’ihu Onyenwe+ elu ụwa dum.+
5 Mmụọ ozi ahụ wee zaa m, sị: “Ha bụ mmụọ anọ+ nke eluigwe, ndị na-apụ+ mgbe ha guzochara n’ihu Onyenwe+ elu ụwa dum.+