Jenesis 35:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Rechel wee si otú ahụ nwụọ, e wee lie ya n’ụzọ gara Efrat, ya bụ, Betlehem.+ Luk 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ya mere, Josef sikwa na Galili gawa, hapụ obodo Nazaret, banye Judia, n’obodo Devid, nke a na-akpọ Betlehem,+ n’ihi na o si n’ụlọ nakwa n’ezinụlọ Devid,+
4 Ya mere, Josef sikwa na Galili gawa, hapụ obodo Nazaret, banye Judia, n’obodo Devid, nke a na-akpọ Betlehem,+ n’ihi na o si n’ụlọ nakwa n’ezinụlọ Devid,+