Ọpụpụ 15:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Miriam onye amụma nwaanyị, nwanne Erọn,+ wee were obere ịgbà;+ ndị inyom niile wee soro ya na-apụ, jiri obere ịgbà na-agba egwú.+ Ọnụ Ọgụgụ 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Miriam na Erọn wee malite ikwu okwu megide Mozis n’ihi nwaanyị ọ lụrụ nke bụ́ onye Kush, n’ihi na nwaanyị ọ lụrụ bụ onye Kush.+
20 Miriam onye amụma nwaanyị, nwanne Erọn,+ wee were obere ịgbà;+ ndị inyom niile wee soro ya na-apụ, jiri obere ịgbà na-agba egwú.+
12 Miriam na Erọn wee malite ikwu okwu megide Mozis n’ihi nwaanyị ọ lụrụ nke bụ́ onye Kush, n’ihi na nwaanyị ọ lụrụ bụ onye Kush.+