1 Ndị Eze 16:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọmraị wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova ma mee ihe dị njọ karịa ndị niile bu ya ụzọ.+