Zekaraya 13:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na ihere ga-eme ndị amụma,+ ihere ga-eme onye nke ọ bụla n’ihi ọhụụ ọ hụrụ mgbe ọ na-ebu amụma; ha agaghịkwa eyi uwe ndị amụma e ji ajị anụ mee+ iji na-aghọgbu ndị mmadụ.
4 “Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na ihere ga-eme ndị amụma,+ ihere ga-eme onye nke ọ bụla n’ihi ọhụụ ọ hụrụ mgbe ọ na-ebu amụma; ha agaghịkwa eyi uwe ndị amụma e ji ajị anụ mee+ iji na-aghọgbu ndị mmadụ.