Habakọk 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Anyanwụ—ọnwa—guzooro otu ebe+ n’ebe obibi ha dị elu.+ Akụ́ gị na-aga dị ka ìhè.+ Àmụ̀mà nke ube gị na-enye ìhè.+
11 Anyanwụ—ọnwa—guzooro otu ebe+ n’ebe obibi ha dị elu.+ Akụ́ gị na-aga dị ka ìhè.+ Àmụ̀mà nke ube gị na-enye ìhè.+