Nehọm 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ninive dị ka ọdọ mmiri+ malite n’ụbọchị o bidoro ịdị;+ ma ndị mmadụ na-agbazi ọsọ. “Kwụsịnụ! Kwụsịnụ!” Ma ọ dịghị onye na-ele anya n’azụ.+
8 Ninive dị ka ọdọ mmiri+ malite n’ụbọchị o bidoro ịdị;+ ma ndị mmadụ na-agbazi ọsọ. “Kwụsịnụ! Kwụsịnụ!” Ma ọ dịghị onye na-ele anya n’azụ.+