Job 24:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ala ubi nke dị n’etiti mgbidi abụọ ka ha na-anọ n’ehihie;Ha na-azọchapụta mmanya, ma akpịrị na-akpọ ha nkụ.+ Joel 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 E bibiwo ihe ndị dị n’ubi,+ ala na-eru uju;+ n’ihi na e bibiwo ọka, mmanya ọhụrụ atakọwo,+ mmanụ adịkwaghị agbapụta.+
11 N’ala ubi nke dị n’etiti mgbidi abụọ ka ha na-anọ n’ehihie;Ha na-azọchapụta mmanya, ma akpịrị na-akpọ ha nkụ.+
10 E bibiwo ihe ndị dị n’ubi,+ ala na-eru uju;+ n’ihi na e bibiwo ọka, mmanya ọhụrụ atakọwo,+ mmanụ adịkwaghị agbapụta.+