Maịka 7:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma mụ onwe m, m ga na-ele anya Jehova.+ M ga-echere Chineke nke nzọpụta m.+ Chineke m ga-anụ olu m.+ Jems 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ya mere, ụmụnna m, nweenụ ndidi ruo n’oge ọnụnọ+ nke Onyenwe anyị. Lee! Onye ọrụ ubi na-echere mkpụrụ dị oké ọnụ ahịa nke ala, na-enwere ya ndidi ruo mgbe o nwetara ụbịa mmiri na ụla mmiri.+
7 Ma mụ onwe m, m ga na-ele anya Jehova.+ M ga-echere Chineke nke nzọpụta m.+ Chineke m ga-anụ olu m.+
7 Ya mere, ụmụnna m, nweenụ ndidi ruo n’oge ọnụnọ+ nke Onyenwe anyị. Lee! Onye ọrụ ubi na-echere mkpụrụ dị oké ọnụ ahịa nke ala, na-enwere ya ndidi ruo mgbe o nwetara ụbịa mmiri na ụla mmiri.+