Abụ Ọma 145:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha ga na-ekwu banyere ịdị ebube nke ọbụbụeze gị,+Ha ga na-ekwukwa banyere ịdị ike gị,+ Aịzaya 53:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 Ònye nwere okwukwe n’ihe anyị nụrụ?+ Ònyekwa ka e kpugheere+ ogwe aka Jehova?+