Ọpụpụ 15:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị dị iche iche ga-anụ ya,+ ha ga-ama jijiji;+Ime+ ga-eme ndị bi na Filistia. Ọnụ Ọgụgụ 22:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Moab wee gwa ndị okenye Midian,+ sị: “Ìgwè mmadụ a ga-erichapụ ihe niile dị anyị gburugburu dị ka ehi si atachapụ ahịhịa ndụ n’ọhịa.” Ọ bụ Belak+ nwa Zipọ bụ eze Moab n’oge ahụ.
4 Moab wee gwa ndị okenye Midian,+ sị: “Ìgwè mmadụ a ga-erichapụ ihe niile dị anyị gburugburu dị ka ehi si atachapụ ahịhịa ndụ n’ọhịa.” Ọ bụ Belak+ nwa Zipọ bụ eze Moab n’oge ahụ.