Jeremaya 7:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 mụ onwe m ga-ahapụ unu ka unu biri n’ebe a, n’ala m nyere nna nna unu hà, malite na mgbe a na-akaghị aka ọbụna ruo mgbe a na-akaghị aka.”’”+ Jeremaya 25:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ha na-asị, ‘Biko, ka onye ọ bụla hapụ ụzọ ọjọọ ya na omume ọjọọ ya+ wee biri n’ala Jehova nyere unu na nna nna unu hà malite n’oge dị anya gara aga ruo n’ogologo oge na-abịa abịa.+
7 mụ onwe m ga-ahapụ unu ka unu biri n’ebe a, n’ala m nyere nna nna unu hà, malite na mgbe a na-akaghị aka ọbụna ruo mgbe a na-akaghị aka.”’”+
5 ha na-asị, ‘Biko, ka onye ọ bụla hapụ ụzọ ọjọọ ya na omume ọjọọ ya+ wee biri n’ala Jehova nyere unu na nna nna unu hà malite n’oge dị anya gara aga ruo n’ogologo oge na-abịa abịa.+