Aịzaya 42:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova ga-apụta dị ka dike.+ Ọ ga-akpọte ekworo dị ka onye agha.+ Ọ ga-eti mkpu, ee, ọ ga-eti mkpu agha;+ ọ ga-egosi na ya ka ndị iro ya ike.+
13 Jehova ga-apụta dị ka dike.+ Ọ ga-akpọte ekworo dị ka onye agha.+ Ọ ga-eti mkpu, ee, ọ ga-eti mkpu agha;+ ọ ga-egosi na ya ka ndị iro ya ike.+