Ezikiel 14:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Nwa nke mmadụ, ọ bụrụ na ala emehie m site n’ime omume ekwesịghị ntụkwasị obi,+ m ga-esetị aka m mee ya ihe, gbajisịa mkpara o ji ekonye achịcha,+ m ga-emekwa ka o nwee ụnwụ,+ bipụkwa mmadụ na anụ ụlọ na ya.”+
13 “Nwa nke mmadụ, ọ bụrụ na ala emehie m site n’ime omume ekwesịghị ntụkwasị obi,+ m ga-esetị aka m mee ya ihe, gbajisịa mkpara o ji ekonye achịcha,+ m ga-emekwa ka o nwee ụnwụ,+ bipụkwa mmadụ na anụ ụlọ na ya.”+