Ọpụpụ 29:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ị ga-eji ụbọchị asaa chụọ àjà mkpuchi mmehie maka ebe ịchụàjà ahụ, ị ga-edokwa ya nsọ+ ka o wee bụrụ n’ezie ebe ịchụàjà kasị nsọ.+ Onye ọ bụla nke ga-emetụ ebe ịchụàjà ahụ aka ga-abụ onye dị nsọ.+ Matiu 23:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ndị ìsì! N’ezie, olee nke ka ibe ya, ọ̀ bụ onyinye ka ọ̀ bụ ebe ịchụàjà+ ahụ nke mere ka onyinye ahụ dị nsọ?
37 Ị ga-eji ụbọchị asaa chụọ àjà mkpuchi mmehie maka ebe ịchụàjà ahụ, ị ga-edokwa ya nsọ+ ka o wee bụrụ n’ezie ebe ịchụàjà kasị nsọ.+ Onye ọ bụla nke ga-emetụ ebe ịchụàjà ahụ aka ga-abụ onye dị nsọ.+
19 Ndị ìsì! N’ezie, olee nke ka ibe ya, ọ̀ bụ onyinye ka ọ̀ bụ ebe ịchụàjà+ ahụ nke mere ka onyinye ahụ dị nsọ?