Ekliziastis 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ndị dị ndụ maara na ha ga-anwụ;+ ma ndị nwụrụ anwụ amaghị ihe ọ bụla ma ọlị,+ ọ dịghịkwa ụgwọ ọrụ ha nwere ọzọ, n’ihi na e chefuwo ihe niile a pụrụ icheta banyere ha.+ Ekliziastis 12:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ájá ewee laghachi n’ala+ dị nnọọ ka ọ dịbu, mmụọ+ alaghachikwurukwa ezi Chineke+ onye nyere ya.+
5 N’ihi na ndị dị ndụ maara na ha ga-anwụ;+ ma ndị nwụrụ anwụ amaghị ihe ọ bụla ma ọlị,+ ọ dịghịkwa ụgwọ ọrụ ha nwere ọzọ, n’ihi na e chefuwo ihe niile a pụrụ icheta banyere ha.+