Jenesis 15:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma n’ọgbọ nke anọ, ha ga-alọghachi n’ebe a,+ n’ihi na njehie ndị Amọraịt ezubeghị.”+ Matiu 23:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ebe ọ dị otú ahụ, meenụ ka ihe ọ̀tụ̀tụ̀ nke nna nna unu hà ju eju.+ 1 Ndị Tesalonaịka 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 ka ha na-anwa igbochi+ anyị ịgwa ndị mba ọzọ okwu ka e wee zọpụta ha,+ nke mere na ha na-emeru mmehie ha n’isi+ mgbe niile. Ma ọnụma ya emesịwo bịakwasị ha.+
16 ka ha na-anwa igbochi+ anyị ịgwa ndị mba ọzọ okwu ka e wee zọpụta ha,+ nke mere na ha na-emeru mmehie ha n’isi+ mgbe niile. Ma ọnụma ya emesịwo bịakwasị ha.+