8 “Ahụrụ m n’abalị, ma, lee! e nwere otu nwoke+ nke nọ na-agba ịnyịnya na-acha ọbara ọbara,+ o guzokwa otu ebe n’etiti osisi metụl+ ndị dị n’ebe dịmiri adịmi; n’azụ ya kwa, e nwere ịnyịnya ndị na-acha uhie uhie, ndị na-acha nnọọ ọbara ọbara nakwa ndị na-acha ọcha.”+