Zekaraya 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Nata ndị a dọọrọ n’agha ihe,+ ya bụ, Heldaị na Tobaịja na Jedeya; gị onwe gị ga-abatakwa n’ụbọchị ahụ, ị ga-abata n’ụlọ Josaya nwa Zefanaya,+ gị na ndị a si Babịlọn lọta.
10 “Nata ndị a dọọrọ n’agha ihe,+ ya bụ, Heldaị na Tobaịja na Jedeya; gị onwe gị ga-abatakwa n’ụbọchị ahụ, ị ga-abata n’ụlọ Josaya nwa Zefanaya,+ gị na ndị a si Babịlọn lọta.