33 Ndị ị na-amaghị ga-eri mkpụrụ nke ala gị na ihe niile ị rụpụtara;+ ị ga-aghọkwa naanị onye a na-erigbu erigbu na onye a na-echi ọnụ n’ala mgbe niile.+
15 “Ụlọ Izrel, lee, m ga-eme ka mba si ebe dị anya bịa wakpo unu,”+ ka Jehova kwuru. “Ọ bụ mba na-adịgide adịgide.+ Ọ bụ mba dịwara kemgbe oge ochie, mba unu na-amaghị asụsụ ha, unu apụghịkwa ịghọta ihe ha na-ekwu.