Matiu 11:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Nyaranụ yok m,+ mụtakwanụ ihe n’aka m,+ n’ihi na m dị nwayọọ,+ dịkwa umeala n’obi, mkpụrụ obi unu ga-enweta ume.+ Matiu 21:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Sịnụ ada bụ́ Zayọn, ‘Lee! Eze gị na-abịakwute gị,+ bụ́ onye dị nwayọọ n’obi,+ ọ nọkwasịrị n’ịnyịnya ibu, ee, nwa ịnyịnya ibu, nwa nke anụ na-ebu ibu.’”+
29 Nyaranụ yok m,+ mụtakwanụ ihe n’aka m,+ n’ihi na m dị nwayọọ,+ dịkwa umeala n’obi, mkpụrụ obi unu ga-enweta ume.+
5 “Sịnụ ada bụ́ Zayọn, ‘Lee! Eze gị na-abịakwute gị,+ bụ́ onye dị nwayọọ n’obi,+ ọ nọkwasịrị n’ịnyịnya ibu, ee, nwa ịnyịnya ibu, nwa nke anụ na-ebu ibu.’”+