Abụ Ọma 50:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Chineke si na Zayọn, bụ́ ebe mma ruru gwụ,+ nwuo dị ka ìhè.+ Abụ Ọma 90:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ka ịdị mma Jehova bụ́ Chineke anyị dịkwasị anyị,+Meekwa ka ọrụ aka anyị guzosiere anyị ike.+Ee, mee ka ọrụ aka anyị guzosie ike.+
17 Ka ịdị mma Jehova bụ́ Chineke anyị dịkwasị anyị,+Meekwa ka ọrụ aka anyị guzosiere anyị ike.+Ee, mee ka ọrụ aka anyị guzosie ike.+