Aịzaya 54:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Eji m oké iwe wepụ ihu m n’ebe ị nọ ruo nwa oge,+ ma m ga-eji obiọma* ga-adịru mgbe ebighị ebi meere gị ebere,”+ ka Onye Mgbapụta gị,+ bụ́ Jehova, kwuru. Ndị Hibru 12:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Unu na-atachi obi ka e wee dọọ unu aka ná ntị.+ Chineke na-emeso unu dị ka ụmụ.+ N’ihi na olee nwa nke nna ya na-adịghị adọ aka ná ntị?+
8 Eji m oké iwe wepụ ihu m n’ebe ị nọ ruo nwa oge,+ ma m ga-eji obiọma* ga-adịru mgbe ebighị ebi meere gị ebere,”+ ka Onye Mgbapụta gị,+ bụ́ Jehova, kwuru.
7 Unu na-atachi obi ka e wee dọọ unu aka ná ntị.+ Chineke na-emeso unu dị ka ụmụ.+ N’ihi na olee nwa nke nna ya na-adịghị adọ aka ná ntị?+