Abụ Ọma 104:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Na mmanya nke na-eme ka obi mmadụ ṅụrịa ọṅụ,+Iji mee ka ihu mmadụ na-egbu maramara n’ihi mmanụ,+Nakwa nri nke na-enye obi mmadụ ume.+ Zekaraya 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-echebe ha, ha ga-eripịa nkume èbè, meriekwa ya.+ Ha ga-aṅụ ihe ọṅụṅụ,+ na-eme mkpọtụ, dị ka à ga-asị na ọ bụ mmanya ka ha ṅụrụ; ha ga-eju n’ọnụ dị ka ọkwá, dị ka nkuku nke ebe ịchụàjà.+
15 Na mmanya nke na-eme ka obi mmadụ ṅụrịa ọṅụ,+Iji mee ka ihu mmadụ na-egbu maramara n’ihi mmanụ,+Nakwa nri nke na-enye obi mmadụ ume.+
15 Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-echebe ha, ha ga-eripịa nkume èbè, meriekwa ya.+ Ha ga-aṅụ ihe ọṅụṅụ,+ na-eme mkpọtụ, dị ka à ga-asị na ọ bụ mmanya ka ha ṅụrụ; ha ga-eju n’ọnụ dị ka ọkwá, dị ka nkuku nke ebe ịchụàjà.+