Aịzaya 66:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Unu ga-ahụ ya, unu ewee nwee obi aṅụrị,+ ndụ ga-ejupụta n’ọkpụkpụ unu+ dị ka ọ na-ejupụta n’ahịhịa ndụ.+ A ga-emekwa ka ndị ohu Jehova mara aka ya,+ ma ọ ga-ama ndị iro ya ikpe.”+ Zefanaya 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Tie mkpu ọṅụ, gị ada bụ́ Zayọn! Tie mkpu obi ụtọ,+ Izrel! Jirikwa obi gị dum ṅụrịa ọṅụ ma nwee obi ụtọ, gị ada bụ́ Jeruselem!+
14 Unu ga-ahụ ya, unu ewee nwee obi aṅụrị,+ ndụ ga-ejupụta n’ọkpụkpụ unu+ dị ka ọ na-ejupụta n’ahịhịa ndụ.+ A ga-emekwa ka ndị ohu Jehova mara aka ya,+ ma ọ ga-ama ndị iro ya ikpe.”+
14 Tie mkpu ọṅụ, gị ada bụ́ Zayọn! Tie mkpu obi ụtọ,+ Izrel! Jirikwa obi gị dum ṅụrịa ọṅụ ma nwee obi ụtọ, gị ada bụ́ Jeruselem!+