Aịzaya 49:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 ụmụ a mụrụ mgbe ị gba aka ụmụ+ ga-ekwu ná ntị gị, sị, ‘Ebe a abakwaghị m ma ọlị.+ Nyekwuo m ebe ọzọ ka m biri.’+ Aịzaya 54:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Mee ka ụlọikwuu gị sakwuo mbara.+ Ka e setịa ákwà ụlọikwuu nke ebe obibi gị dị ebube. Akparala ya ókè. Mee ka ụdọ ụlọikwuu gị dị ogologo, meekwa ka mkpọ́ ụlọikwuu gị sie ike.+
20 ụmụ a mụrụ mgbe ị gba aka ụmụ+ ga-ekwu ná ntị gị, sị, ‘Ebe a abakwaghị m ma ọlị.+ Nyekwuo m ebe ọzọ ka m biri.’+
2 “Mee ka ụlọikwuu gị sakwuo mbara.+ Ka e setịa ákwà ụlọikwuu nke ebe obibi gị dị ebube. Akparala ya ókè. Mee ka ụdọ ụlọikwuu gị dị ogologo, meekwa ka mkpọ́ ụlọikwuu gị sie ike.+