Aịzaya 11:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehova ga-ebepụ ire oké osimiri Ijipt,+ jirikwa okpomọkụ nke mmụọ ya tụọ Osimiri Yufretis+ aka. Ọ ga-etikwa iyi asaa ya ihe, ọ ga-emekwa ka ndị mmadụ yiri akpụkpọ ụkwụ ha na-eje ije.+
15 Jehova ga-ebepụ ire oké osimiri Ijipt,+ jirikwa okpomọkụ nke mmụọ ya tụọ Osimiri Yufretis+ aka. Ọ ga-etikwa iyi asaa ya ihe, ọ ga-emekwa ka ndị mmadụ yiri akpụkpọ ụkwụ ha na-eje ije.+