Ilu 18:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Aha Jehova bụ ụlọ elu siri ike.+ N’ime ya ka onye ezi omume na-agbaba, e wee chebe ya.+ Maịka 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ndị niile dị iche iche ga na-ejegharị, onye ọ bụla n’aha chi ya;+ ma anyị onwe anyị ga na-ejegharị n’aha Jehova bụ́ Chineke anyị+ ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.+
5 N’ihi na ndị niile dị iche iche ga na-ejegharị, onye ọ bụla n’aha chi ya;+ ma anyị onwe anyị ga na-ejegharị n’aha Jehova bụ́ Chineke anyị+ ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.+