Zekaraya 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke m kwuru, ‘Zụọnụ atụrụ ndị a ga-egbu egbu,+ Zekaraya 13:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Nke a bụ ihe Jehova kwuru, “Ọ ga-erukwa na a ga-ebipụ ụzọ abụọ n’ime ụzọ atọ nke ndị bi n’ala a dum, ha ga-ekubikwa ume;+ ma a ga-ahapụ otu ụzọ n’ụzọ atọ ka ha fọdụ n’ime ya.+
8 Nke a bụ ihe Jehova kwuru, “Ọ ga-erukwa na a ga-ebipụ ụzọ abụọ n’ime ụzọ atọ nke ndị bi n’ala a dum, ha ga-ekubikwa ume;+ ma a ga-ahapụ otu ụzọ n’ụzọ atọ ka ha fọdụ n’ime ya.+