1 Samuel 17:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 O wee were mkpara ya, họrọkwa nkume ise ndị kasị kwọọ mụrụmụrụ n’iyi ndagwurugwu wee wụnye ha n’akpa o ji azụ atụrụ nke o ji mere ihe ntinye ihe, o jikwa èbè+ ya n’aka. O wee gawa izute onye Filistia ahụ. Abụ Ọma 23:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụrụgodị na mụ ejee ije na ndagwurugwu gbara oké ọchịchịrị,+Agaghị m atụ egwu ihe ọjọọ ọ bụla,+N’ihi na ị nọnyeere m;+Ọ bụ mkpara gị na mkpanaka gị na-akasi m obi.+
40 O wee were mkpara ya, họrọkwa nkume ise ndị kasị kwọọ mụrụmụrụ n’iyi ndagwurugwu wee wụnye ha n’akpa o ji azụ atụrụ nke o ji mere ihe ntinye ihe, o jikwa èbè+ ya n’aka. O wee gawa izute onye Filistia ahụ.
4 Ọ bụrụgodị na mụ ejee ije na ndagwurugwu gbara oké ọchịchịrị,+Agaghị m atụ egwu ihe ọjọọ ọ bụla,+N’ihi na ị nọnyeere m;+Ọ bụ mkpara gị na mkpanaka gị na-akasi m obi.+