Aịzaya 14:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Gịnịkwa ka mmadụ ga-aza ndị ozi+ nke mba ahụ? Na Jehova atọwo ntọala Zayọn,+ ndị nọ n’ahụhụ n’etiti ndị ya ga-agbaba n’ime ya. Zefanaya 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 M ga-ahapụkwa ndị dị umeala n’obi na ndị dị nwayọọ n’etiti gị,+ ha ga-agbabakwa n’aha Jehova.+
32 Gịnịkwa ka mmadụ ga-aza ndị ozi+ nke mba ahụ? Na Jehova atọwo ntọala Zayọn,+ ndị nọ n’ahụhụ n’etiti ndị ya ga-agbaba n’ime ya.