Jọn 10:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Onye e goro ọrụ+ nke na-abụghị onye ọzụzụ atụrụ, onye atụrụ na-abụghịkwa nke ya, na-ahụ anụ ọhịa wolf ka ọ na-abịa, ya ahapụ atụrụ ahụ gbaa ọsọ—anụ ọhịa wolf na-akpụrụ ha ma chụsasịa ha+—
12 Onye e goro ọrụ+ nke na-abụghị onye ọzụzụ atụrụ, onye atụrụ na-abụghịkwa nke ya, na-ahụ anụ ọhịa wolf ka ọ na-abịa, ya ahapụ atụrụ ahụ gbaa ọsọ—anụ ọhịa wolf na-akpụrụ ha ma chụsasịa ha+—