Abụ Ọma 144:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Obi ụtọ na-adịrị ndị ọ dịrị nnọọ otú ahụ!”Obi ụtọ na-adịrị ndị Chineke ha bụ Jehova!+ Mkpughe 21:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Onye ọ bụla nke meriri ga-eketa ihe ndị a, m ga-abụkwa Chineke ya,+ ọ ga-abụkwa nwa m.+