42 Ma ka ọ na-abịa, mmụọ ọjọọ ahụ kụrụ ya n’ala ma mee ka ihe ọdụdọ dọsie ya ike. Ma, Jizọs baara mmụọ ahụ na-adịghị ọcha mba ma gwọọ nwa okoro ahụ wee kpọnye ya nna ya.+
9 Ma mgbe Maịkel+ onyeisi ndị mmụọ ozi+ na Ekwensu sere okwu+ ma na-arụrịta ụka banyere ozu Mozis,+ ọ nwaghị anwa iji okwu ọjọọ maa Ekwensu ikpe,+ kama ọ sịrị: “Ka Jehova baara gị mba.”+