Jeremaya 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 unu abịakwa guzo n’ihu m n’ụlọ a nke a kpọkwasịrị aha m,+ unu wee na-asị, ‘A ga-anapụta anyị,’ n’agbanyeghị na unu na-eme ihe arụ a niile?
10 unu abịakwa guzo n’ihu m n’ụlọ a nke a kpọkwasịrị aha m,+ unu wee na-asị, ‘A ga-anapụta anyị,’ n’agbanyeghị na unu na-eme ihe arụ a niile?