Jenesis 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ bụ ya mere nwoke ga-eji hapụ nna ya na nne ya+ wee rapara n’ahụ́ nwunye ya, ha ga-aghọkwa otu anụ ahụ́.+ Matiu 5:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Otú ọ dị, ana m asị unu na onye ọ bụla nke gbara nwunye ya alụkwaghịm, ma ọ́ bụghị n’ihi ịkwa iko,+ ọ na-eme ya ka ọ bụrụ onye nwere ike ịdaba n’ịkwa iko,+ onye ọ bụla nke lụkwara nwaanyị a gbara alụkwaghịm na-akwa iko.+ Matiu 19:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee sị ha: “Mozis kwetara ka unu na-agba nwunye unu alụkwaghịm n’ihi na obi kpọrọ unu nkụ,+ ma ọ bụghị otú ahụ ka ọ dị site ná mmalite.+ Mak 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ya mere, ihe Chineke kekọtara, mmadụ ọ bụla atọsala ya.”+
24 Ọ bụ ya mere nwoke ga-eji hapụ nna ya na nne ya+ wee rapara n’ahụ́ nwunye ya, ha ga-aghọkwa otu anụ ahụ́.+
32 Otú ọ dị, ana m asị unu na onye ọ bụla nke gbara nwunye ya alụkwaghịm, ma ọ́ bụghị n’ihi ịkwa iko,+ ọ na-eme ya ka ọ bụrụ onye nwere ike ịdaba n’ịkwa iko,+ onye ọ bụla nke lụkwara nwaanyị a gbara alụkwaghịm na-akwa iko.+
8 O wee sị ha: “Mozis kwetara ka unu na-agba nwunye unu alụkwaghịm n’ihi na obi kpọrọ unu nkụ,+ ma ọ bụghị otú ahụ ka ọ dị site ná mmalite.+