Ilu 30:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 E nwere ọgbọ nke dị ọcha n’anya onwe ya,+ ma a sachapụbeghị nsị ya n’ahụ́ ya.+ Ezikiel 18:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “‘Ụlọ Izrel ga-asịkwa: “Ụzọ Jehova ezighị ezi.”+ Ọ̀ bụ na ụzọ m ezighị ezi, ụlọ Izrel?+ Ọ́ bụghị ụzọ unu bụ nke na-ezighị ezi?’+
29 “‘Ụlọ Izrel ga-asịkwa: “Ụzọ Jehova ezighị ezi.”+ Ọ̀ bụ na ụzọ m ezighị ezi, ụlọ Izrel?+ Ọ́ bụghị ụzọ unu bụ nke na-ezighị ezi?’+